×

(Lyrics) Deoxdon – “Ururu Umuaka” Redeefined Ep

Are you lost in the music, here is the lyrics to ‘Ururu Umuaka’ track it’s will give you a perfect direction..

URURU UMUAKA

Dee!!

Magickhouse

Egungun
Diri careful egungun
Egbu egbu
Ndi ya na egbu with egbu egbu
Eru eru
Ha ga akpu Gi de gi ka eruru
Na ihe egwu m
Eligwe na elu uwa
Ga ahu ihe ejiri ja ya nma

Ururu umuaka
Ururu umuaka Na eme ihe iruba ama
Ihu nri umuaka
Ihu anyi na eri iga abia ibia ma aka
Ururu umuaka
Ihu udi ugbo umuaka na akwa
Ihu udi umuasa ha na Oruiro umuaka ndia a na akpa

Verse—

Yeah !

Also check this out: Deoxdon – “Tested” (Redeefined EP)

Onye oma guo abu oma
Ina dream big kwo ma ura
Ina e grill fish gwo ma ugba
Ka m na e kill beat nuru m uka

Onye amuma amu na abu oma
Gwa ndi aruru amuma ga kuo pa
Engine anyi bu awu nke na akwo oka
Onwe level men na acho na iba

Lee ka Ina acho iza
Ihe a ogu na acho ida
Mkpa mkpa na aga ikpa
Plan ndi mgbu na aga ika

Okwa unu na asisa
Asi gi me ihe ina eme aka ikpa
Unu amaghi na oroma anyi na agi icha
Ha ekwete na anyi na aga iya
Kee ihe mu na unu na aga ikpa
Adim busy onwe nwa m na aga ipa
Onweriri ebe m na aga iga
Or m no ebe m na aku nkwa
The point Wu Onwe ajuju unu m na aga isa
Infact Omu ka unu na aga iria
One day ofu egwu m na aga iba
Ndi kwere tie hallelujah

Egungun
Diri careful egungun
Egbu egbu
Ndi ya na egbu with egbu
Eru eru
Ha ga akpu Gi de gi ka eruru
Na ihe egwu m
Eligwe na elu uwa
Ga ahu ihe ejiri ja ya nma

Ururu umuaka
Ururu umuaka Na eme ihe iruba ama
Ihu nri umuaka
Ihu anyi na eri iga abia ibia ma aka
Ururu umuaka
Ihu udi ugbo umuaka na akwa
Ihu udi umuasa ha na Oruiro umuaka ndia a na akpa..

Download Ururu Umuaka audio

Post Comment