×

(Lyrics) Deoxdon – “Woof” Redeefined Ep

Are you lost in the music, here is the lyrics to ‘Woof’ track it’s will give you a perfect direction.

WOOF

(Massacre!)

Crisis!

Cha cha cha ndi igbo kwenu
Ka anyi na ekpe naso oga eme n
Isi ga ebu ma isi kote n
Nye the haters ibuprofen

Who let the dogs out
Kedi onye si we no go burst out
Burst am before the ball start

ano m on my war start mode
Not startled

Who let the dogs out
Kedi onye si we no go burst out
Burst am before the ball start

Nwanne je noro odu
Before you talk to
Iga ata atu

Also check: Deoxdon – “Ururu Umuaka”

V1

Lego di otu osi awu anya
Boy owu otee ka esi anu ahia
Ima meketa ihe gba ara
Ona atokwa ochi haha

Before agba block ekpoo aja
Iba na church ikuo aka
Ina akpo God chuo aja
Ino acho block nye aza

Akwado puta ogu na egbu aka
Akwusi alu wa ogu na egbu akwa
Ina apu ilu ogu ichacha
Nwoke idi clean na egbu ama

Ha na akwa mana Ana m ekwe ada
Oracle ka me esi eke akpa
Ka m na apu ka ga secure akpa
Nna kpuchie m na ime obara

Ekwela ka m hu ofe chowa utara
Or mmadu eji ego m mewa ibara
Ga na ihu ohuru ga hiwe ura
Ma imaghi ede ede imewa aza

Ka ma ise affia m bia sewa uka
Ukwa ruo oge ya anyi ga eri ukwa

Ugbo mebia anyi ga eji uber
Onweghi ihe ga akwusi anyi iba uba

V2

ikpakwu
Boy ika kpakwu
Eze nnunu
Boy ika mapu

Hapu ihe ha kwu
And the aka ha nuu
Udi imi ha su
ka akwu kwa ebe anyi kwu

I put myself in God I’ll put my city on
My Hennessy I’m sipping on
Im moving on
From things that don’t serve me anymore

For Mumi o

I working putting tinye ulo
M puo ilu ogu
Dear lord
Bi m uyo
Nye m na okpu
Ike na apu ogu
Mkpa na solve
Anyi ga na top
E level up
Ele the love
Onwee ihe m na eme di enough

Download the audio below

Fast Download woof mp3

Post Comment